Neco 2025 Igbo Language Question And Answer Expo


Welcome to Naijaclass Academy For Neco 2025 Igbo Language Question And Answer Expo

Tuesday  1st July, 2025
Igbo (Objective & Essay)  2:00 pm – 5:00 pm

———————-——–

IGBO OBJ
1-10: EBCADCDAEC
11-20: ACEEEACDCD
21-30: AEDBBAEDBA
31-40: EADCBABBBB
41-50: AAEECBBEEE
51-60:BADDBBACCA

 

 

KPAKPAJI HIGH SCHOOL
AMETA EZZAMA,
EZZ SOUTH LOCAL GOVERNMENT AREA ONUEKE
EBONYI STATE
P.O.BOX 138
1ST JULY, 2025

Nwanne m nwanyi/ nwoke,

Eziokwu, obi dị m ụtọ ide gị leta a. A maara m na i nọ ebe dị anya, ma obi m na-eche gị mgbe niile. Ọtụtụ ihe emeela kemgbe ị gara obodo oyibo, ma ihe kacha egbu anyị ugbua bụ ọnọdụ nchekwa na Naịjịrịa.

Ndi mmadu anaghị eje ije n’abalị n’ihi egwu ndi oshi na ndi agha. Ọtụtụ ebe dị na North, ndị Boko Haram ka na-eme ihe ike. Ndị Fulani herdsmen na-emekwa ka ndụ sie ike n’ime obodo ndịda. Anyị anaghị eji aka eze ewere ije n’ụzọ.

Ụlọ ọrụ, ụlọ akwụkwọ na mmepe obodo aghọwo ihe dị ize ndụ n’ihi enweghị nchekwa. Ezinụlọ anyị, dị ka ị maara, na-etinye ndụ ha n’aka Chineke kwa ụbọchị. Ọ bụ ezie na gọọmenti na-agbalị, nsogbu nchekwa ka na-adị.

Nwanne m, m kwuru ihe ndị a iji mee ka i mara na anyị chọrọ ka i kpọọ anyị n’ekpere. Anyị chere na otu ụbọchị, ihe ga-adị mma. Biko, debe obi ike, anyi na-eche gị.

N’udo,
Deborah

 

(2a)
Ndagba Myiriudaume bu iwu na-egosi usoro mgbochiume si eso Myiriudaume n’ imeputa okwu Igbo.

(2b)
Huru ato
(i) Mma
(ii) Mkpa
(iii) Mbe
(iv) Nta
(v) Nna
(vi) Nsi
(vii) Ngha
(viii) Mwepu

(3)
(i) Odinkemmere = O+do+nke+m+me+re
(ii) Odogwuanyammee = o+do+gwu+a+nya+m+me+e
(iii) Mmadukaejiaga = m+ma+du+ka+a+e+ji+a+ga
(iv) Uwadiegwu = u+wa+di+e+gwu

 

QUESTION 3

(i) Ọdịnkemmereme

Ọdịnke + mmereme

Ọdịnke = existence/state

Mmereme = actions/events

(ii) Odogwuanyammee

Odogwu + anya + mee

Odogwu = a warrior or brave person

Anya = eye

Mee = to do

 

(iii) Mmaduukaejiaga

Mmadu + uka + eji + aga

Mmadu = person

Uka = talk/word

Eji = that is used

Aga = to go

(iv) Ụwadigegwu

Ụwa + di + egwu

Ụwa = the world/life

Di = is

Egwu = fearful/terrifying

 

 

 

 

How to get Neco 2025 Igbo Language Question And Answer Expo before the exam?

To get your 2025 Neco expo runs answers, you can visit www.naijaclass.com, Tell your class mate now. Our Neco staff will attend to you here for free

 

==================

It is important to note that Naijaclass.com is the only website that has the above listed 2025/2026 Neco Expo . However, any website who copy any of the packages listed above will be reported for content theft and have their site removed from Google and other search engines.

==================

Neco 2025 Igbo Language Expo


2 Comments

Leave a Reply

Your comment are Monitored.